Luk 21:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “A ga-ahụkwa ihe àmà dị iche iche n’anyanwụ na n’ọnwa nakwa na kpakpando.+ Mba dị iche iche ga-ahụju anya n’ụwa n’amaghị ihe ha ga-eme n’ihi otú oké osimiri si ebigbọ na otú o si amali elu. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:25 Ụlọ Nche,7/15/2015, p. 174/1/1997, p. 152/15/1994, p. 17-20 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 226 Amụma Aịsaịa I, p. 201
25 “A ga-ahụkwa ihe àmà dị iche iche n’anyanwụ na n’ọnwa nakwa na kpakpando.+ Mba dị iche iche ga-ahụju anya n’ụwa n’amaghị ihe ha ga-eme n’ihi otú oké osimiri si ebigbọ na otú o si amali elu.
21:25 Ụlọ Nche,7/15/2015, p. 174/1/1997, p. 152/15/1994, p. 17-20 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 226 Amụma Aịsaịa I, p. 201