2 Ndị Eze 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee si n’ebe ahụ wepụta akụ̀ niile dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze,+ o wee gburisịa arịa ọlaedo niile+ Sọlọmọn eze Izrel mere n’ụlọ nsọ Jehova, dị nnọọ ka Jehova kwuru. Jeremaya 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị dị oké ọnụ ahịa+ n’akwụghị gị ụgwọ, n’ihi mmehie gị niile, n’ókèala gị niile.+
13 O wee si n’ebe ahụ wepụta akụ̀ niile dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze,+ o wee gburisịa arịa ọlaedo niile+ Sọlọmọn eze Izrel mere n’ụlọ nsọ Jehova, dị nnọọ ka Jehova kwuru.
13 M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị dị oké ọnụ ahịa+ n’akwụghị gị ụgwọ, n’ihi mmehie gị niile, n’ókèala gị niile.+