Abụ Ọma 44:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị na-ere ndị gị n’ọnụ ahịa na-enweghị ihe o ruru,+Ọ dịghịkwa uru i ritere n’ihe i retara ha. Aịzaya 52:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “E rere unu n’anataghị ego,+ a gaghịkwa eji ego gbapụta unu.”+