2 Unu ga-ebibicha+ ebe niile mba ndị unu na-anapụ ala ha na-anọ efe chi ha, ya bụ, n’ugwu dị elu na n’obere ugwu dị iche iche nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
4 Ọ na-achụkwa àjà+ ma na-esure ihe nsure ọkụ mgbe niile n’ebe ndị dị elu+ nakwa n’ugwu nta dị iche iche+ nakwa n’okpuru ụdị osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
5 ndị na-akpali agụụ mmekọahụ n’etiti osisi ukwu dị iche iche,+ n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ,+ ndị na-egbu ụmụaka n’iyi ndagwurugwu dị iche iche, n’ebe ndị gbawara agbawa na nkume dị elu?+