1 Ndị Eze 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wepụghịkwa+ ebe ndị dị elu.+ Otú o sina dị, obi Esa dum dị n’ebe Jehova nọ n’ụbọchị ya niile.+ 1 Ndị Eze 22:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Esa nna ya jere. Ọ hapụghị ya, site n’ime ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+ 2 Ihe E Mere 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Obi wee sie ya ike ịgbaso ụzọ+ Jehova. O wepụrụ ọbụna ebe ndị dị elu+ na ogwe osisi ndị dị nsọ+ na Juda.
43 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Esa nna ya jere. Ọ hapụghị ya, site n’ime ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+
6 Obi wee sie ya ike ịgbaso ụzọ+ Jehova. O wepụrụ ọbụna ebe ndị dị elu+ na ogwe osisi ndị dị nsọ+ na Juda.