2 Samuel 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị. 1 Ihe E Mere 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m;+ agaghị m ewepụ obiọma* m n’ebe ọ nọ+ dị ka m wepụrụ ya n’ebe onye bu gị ụzọ nọ.+ Abụ Ọma 89:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma agaghị m akwụsị igosi ya obiọma m,+M gaghịkwa ahapụ ikwesị ntụkwasị obi m.+
15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị.
13 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m;+ agaghị m ewepụ obiọma* m n’ebe ọ nọ+ dị ka m wepụrụ ya n’ebe onye bu gị ụzọ nọ.+