2 Samuel 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị. 1 Ndị Eze 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ otu ebo+ ga-abụ nke ya n’ihi ohu m Devid+ nakwa n’ihi Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ n’ebo niile nke Izrel. 1 Ndị Eze 11:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 M ga-enyekwa nwa ya otu ebo, ka ohu m Devid wee nwee oriọna mgbe niile n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ime ka aha m dịrị na ya.+
15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị.
32 Ọ bụ otu ebo+ ga-abụ nke ya n’ihi ohu m Devid+ nakwa n’ihi Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ n’ebo niile nke Izrel.
36 M ga-enyekwa nwa ya otu ebo, ka ohu m Devid wee nwee oriọna mgbe niile n’ihu m na Jeruselem,+ bụ́ obodo m họọrọ ime ka aha m dịrị na ya.+