1 Samuel 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+ 1 Ihe E Mere 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ jụghịkwa Jehova ase.+ N’ihi ya, o mere ka ọ nwụọ ma nyefee Devid nwa Jesi ọchịchị.+
28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+