1 Samuel 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo na ka Sọl na-agwa onye nchụàjà ahụ okwu,+ ọgba aghara ahụ nke dị n’ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu gara n’ihu, na-adịwanye ukwuu. Sọl wee sị onye nchụàjà ahụ: “Hapụwa.”
19 O wee ruo na ka Sọl na-agwa onye nchụàjà ahụ okwu,+ ọgba aghara ahụ nke dị n’ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu gara n’ihu, na-adịwanye ukwuu. Sọl wee sị onye nchụàjà ahụ: “Hapụwa.”