Rut 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị inyom bụ́ ndị agbata obi ya+ wee gụọ ya aha, na-asị: “A mụworo Neomi nwa nwoke.” Ha wee malite ịkpọ ya Obed.+ Ọ bụ ya bụ nna Jesi,+ nna Devid. 1 Samuel 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ugbu a, alaeze gị agaghị adịte aka.+ Jehova ga-achọtara onwe ya nwoke obi ya nabatara;+ Jehova ga-ahọpụtakwa ya ịbụ onye ndú+ nke ndị ya, n’ihi na i debeghị ihe Jehova nyere gị n’iwu.”+ 1 Samuel 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+ 2 Samuel 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 iji wepụ alaeze n’ụlọ Sọl, meekwa ka ocheeze Devid guzosie ike ịchị Izrel na Juda malite na Dan ruo Bia-shiba.”+ 2 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+
17 Ndị inyom bụ́ ndị agbata obi ya+ wee gụọ ya aha, na-asị: “A mụworo Neomi nwa nwoke.” Ha wee malite ịkpọ ya Obed.+ Ọ bụ ya bụ nna Jesi,+ nna Devid.
14 Ugbu a, alaeze gị agaghị adịte aka.+ Jehova ga-achọtara onwe ya nwoke obi ya nabatara;+ Jehova ga-ahọpụtakwa ya ịbụ onye ndú+ nke ndị ya, n’ihi na i debeghị ihe Jehova nyere gị n’iwu.”+
28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+
10 iji wepụ alaeze n’ụlọ Sọl, meekwa ka ocheeze Devid guzosie ike ịchị Izrel na Juda malite na Dan ruo Bia-shiba.”+
3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+