1 Samuel 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E wezụga nke ahụ, Onye Ukwu Izrel+ agaghị agha ụgha,+ ọ gaghịkwa akwa ụta, n’ihi na ọ bụghị mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.”+ Ndị Hibru 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+
29 E wezụga nke ahụ, Onye Ukwu Izrel+ agaghị agha ụgha,+ ọ gaghịkwa akwa ụta, n’ihi na ọ bụghị mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.”+
18 ka anyị, bụ́ ndị gbagaworo n’ebe mgbaba ahụ wee nwee agbamume siri ike iji jigide olileanya ahụ+ e debere n’ihu anyị, site n’ihe abụọ a na-apụghị ịgbanwe agbanwe, bụ́ ndị ọ na-agaghị ekwe omume na Chineke ga-agha ụgha na ha.+