2 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị. Abụ Ọma 89:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya onwe ya na-akpọku m, sị, ‘Ị bụ Nna m,+Chineke m+ na Oké Nkume nke nzọpụta m.’+ Ndị Hibru 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka ihe atụ, ònye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Ị bụ ọkpara m; mụ onwe m aghọwo nna gị taa”?+ Ònye n’ime ha ka ọ sịkwara: “Mụ onwe m ga-aghọ nna ya, ya onwe ya ga-aghọkwa ọkpara m”?+
14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị.
5 Dị ka ihe atụ, ònye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Ị bụ ọkpara m; mụ onwe m aghọwo nna gị taa”?+ Ònye n’ime ha ka ọ sịkwara: “Mụ onwe m ga-aghọ nna ya, ya onwe ya ga-aghọkwa ọkpara m”?+