10 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ ya onwe ya ga-abụrụ m nwa,+ mụ onwe m ga-abụkwara ya nna.+ M ga-emekwa ka ocheeze nke ọbụbụeze ya+ n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.’
39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+