Matiu 20:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jizọs wee zaa, sị: “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Ùnu pụrụ ịṅụ iko+ nke m na-aga ịṅụ?” Ha sịrị ya: “Anyị pụrụ ịṅụ ya.” Jọn 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, Jizọs sịrị Pita: “Mịghachi mma agha ahụ n’ọbọ ya.+ Iko nke Nna m nyere m, ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ijisi ike ṅụọ+ ya?”
22 Jizọs wee zaa, sị: “Unu amaghị ihe unu na-arịọ. Ùnu pụrụ ịṅụ iko+ nke m na-aga ịṅụ?” Ha sịrị ya: “Anyị pụrụ ịṅụ ya.”
11 Otú ọ dị, Jizọs sịrị Pita: “Mịghachi mma agha ahụ n’ọbọ ya.+ Iko nke Nna m nyere m, ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ijisi ike ṅụọ+ ya?”