1 Ihe E Mere 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m;+ agaghị m ewepụ obiọma* m n’ebe ọ nọ+ dị ka m wepụrụ ya n’ebe onye bu gị ụzọ nọ.+ 1 Ihe E Mere 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+ Ndị Hibru 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka ihe atụ, ònye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Ị bụ ọkpara m; mụ onwe m aghọwo nna gị taa”?+ Ònye n’ime ha ka ọ sịkwara: “Mụ onwe m ga-aghọ nna ya, ya onwe ya ga-aghọkwa ọkpara m”?+
13 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m;+ agaghị m ewepụ obiọma* m n’ebe ọ nọ+ dị ka m wepụrụ ya n’ebe onye bu gị ụzọ nọ.+
6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+
5 Dị ka ihe atụ, ònye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Ị bụ ọkpara m; mụ onwe m aghọwo nna gị taa”?+ Ònye n’ime ha ka ọ sịkwara: “Mụ onwe m ga-aghọ nna ya, ya onwe ya ga-aghọkwa ọkpara m”?+