2 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị.
14 Mụ onwe m ga-abụ nna ya,+ ya onwe ya ga-abụ nwa m.+ Mgbe o mere ihe ọjọọ, m ga-eji ụtarị+ ụmụ mmadụ na apịpịa ụmụ Adam dọọ ya aka ná ntị.