Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka m kwuo ihe Jehova nyere n’iwu;Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m;+Mụ onwe m aghọwo nna gị taa.+ Luk 9:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Otu olu+ wee si n’ígwé ojii ahụ kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m họpụtara.+ Geenụ ya ntị.”+