2 Samuel 22:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Jehova dị ndụ;+ ka Oké Nkume+ m bụrụ onye a gọziri agọzi;Ka e buliekwa Chineke bụ́ oké nkume nke nzọpụta m elu.+ Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+ Luk 23:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Jizọs wee tie mkpu n’oké olu, sị: “Nna, n’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.”+ Mgbe o kwuru nke a, o kubiri ume.+
47 Jehova dị ndụ;+ ka Oké Nkume+ m bụrụ onye a gọziri agọzi;Ka e buliekwa Chineke bụ́ oké nkume nke nzọpụta m elu.+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+
46 Jizọs wee tie mkpu n’oké olu, sị: “Nna, n’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.”+ Mgbe o kwuru nke a, o kubiri ume.+