Abụ Ọma 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.+Ị napụtawo m,+ Jehova Chineke nke eziokwu.+ Ọrụ Ndịozi 7:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Ha wee malite ịtụ Stivin nkume ka ọ na-arịọ arịrịọ wee sị: “Onyenwe anyị Jizọs, nara mmụọ m.”+