Luk 23:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Jizọs wee tie mkpu n’oké olu, sị: “Nna, n’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.”+ Mgbe o kwuru nke a, o kubiri ume.+ Ọrụ Ndịozi 7:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Ha wee malite ịtụ Stivin nkume ka ọ na-arịọ arịrịọ wee sị: “Onyenwe anyị Jizọs, nara mmụọ m.”+
46 Jizọs wee tie mkpu n’oké olu, sị: “Nna, n’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.”+ Mgbe o kwuru nke a, o kubiri ume.+