1 Ndị Eze 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe Izrel dum hụrụ na eze egeghị ha ntị, ha zara eze, sị: “Olee òkè anyị nwere na Devid?+ Ọ dịghịkwa ihe nketa anyị nwere na nwa Jesi. Lakwuru chi gị,+ Izrel! Lekwa ụlọ gị, Devid!+ Ndị Izrel wee lawa n’ụlọikwuu ha.
16 Mgbe Izrel dum hụrụ na eze egeghị ha ntị, ha zara eze, sị: “Olee òkè anyị nwere na Devid?+ Ọ dịghịkwa ihe nketa anyị nwere na nwa Jesi. Lakwuru chi gị,+ Izrel! Lekwa ụlọ gị, Devid!+ Ndị Izrel wee lawa n’ụlọikwuu ha.