2 Ndị Eze 10:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma, Jihu ahapụchaghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, ndị mere ka ndị Izrel mehie. Ọ hapụrụ ndị Izrel ka ha na-efe ụmụ ehi ọlaedo ndị otu n’ime ha dị na Betel, otu adịrị na Dan.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:29 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 5
29 Ma, Jihu ahapụchaghị mmehie niile Jeroboam nwa Nibat mere, ndị mere ka ndị Izrel mehie. Ọ hapụrụ ndị Izrel ka ha na-efe ụmụ ehi ọlaedo ndị otu n’ime ha dị na Betel, otu adịrị na Dan.+