2 Ndị Eze 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ naanị na Jihu ahapụghị mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie,+ ya bụ, ụmụ ehi ọlaedo,+ nke otu n’ime ha dị na Betel, otu adịrị na Dan.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:29 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 5
29 Ọ bụ naanị na Jihu ahapụghị mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie,+ ya bụ, ụmụ ehi ọlaedo,+ nke otu n’ime ha dị na Betel, otu adịrị na Dan.+