1 Ndị Eze 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ihe a mesịrị, Jeroboam ahapụghị ụzọ ọjọọ ya, kama ọ malitere ọzọ isi ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu.+ Onye chọọ, ya enye ya ikike,+ sị: “Ka ọ ghọọ otu n’ime ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu.”
33 Mgbe ihe a mesịrị, Jeroboam ahapụghị ụzọ ọjọọ ya, kama ọ malitere ọzọ isi ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu.+ Onye chọọ, ya enye ya ikike,+ sị: “Ka ọ ghọọ otu n’ime ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu.”