1 Ndị Eze 12:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee malite ịrụ ụlọ n’ebe ndị dị elu,+ sikwa ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà, bụ́ ndị na-abụghị ụmụ Livaị.+ 2 Ihe E Mere 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ndị Livaị hapụrụ ala ịta ahịhịa ha+ na ala ha+ wee bịa na Juda na Jeruselem,+ n’ihi na Jeroboam+ na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ+ dị ka ndị nchụàjà Jehova.
31 O wee malite ịrụ ụlọ n’ebe ndị dị elu,+ sikwa ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà, bụ́ ndị na-abụghị ụmụ Livaị.+
14 N’ihi na ndị Livaị hapụrụ ala ịta ahịhịa ha+ na ala ha+ wee bịa na Juda na Jeruselem,+ n’ihi na Jeroboam+ na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ+ dị ka ndị nchụàjà Jehova.