32 N’ihi na okwu ahụ o kwuru n’oké olu, dị ka ihe Jehova kwuru si dị, nke ga-eme ebe ịchụàjà+ ahụ dị na Betel na ụlọ niile dị n’ebe ndị dị elu+ n’obodo ndị dị na Sameria,+ ga-emezu.”+
25 Ị rụrụ ebe ndị dị elu+ gị n’isi ụzọ ọ bụla, wee malite ime ka ịma mma gị bụrụ ihe arụ,+ jagheekwara onye ọ bụla nke na-agafe agafe ụkwụ gị,+ wee mee ka akwụna ị na-agba dị ukwuu.+