2 Ndị Eze 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Josaya kwatukwara ụlọ+ niile nke ebe ndị dị elu dị n’obodo+ ndị dị na Sameria, bụ́ ndị ndị eze+ Izrel wuru ịbụ ihe mkpasu iwe,+ o wee mee ha ihe niile o mere na Betel.+
19 Josaya kwatukwara ụlọ+ niile nke ebe ndị dị elu dị n’obodo+ ndị dị na Sameria, bụ́ ndị ndị eze+ Izrel wuru ịbụ ihe mkpasu iwe,+ o wee mee ha ihe niile o mere na Betel.+