17 ha wee na-esure*+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ, na-agba afa,+ na-achọkwa ihe mgbaàmà ọdịnihu,+ ha wee na-ere+ onwe ha ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, iji kpasuo ya iwe.+
18 Ụmụ na-akpata nkụ, ndị nna ana-emenwu ọkụ, ndị nwunye ana-agwọ ntụ ọka* iji mee achịcha e ji achụrụ ‘eze nwaanyị nke eluigwe’ àjà;+ ha na-awụsakwara chi ọzọ dị iche iche àjà ihe ọṅụṅụ+ iji kpasuo m iwe.+