Aịzaya 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na Jeruselem asụwo ngọngọ, Juda adawokwa,+ n’ihi na ọnụ ha na omume ha na-emegide Jehova,+ site n’inupụ isi n’ihu Onye dị ebube.+ Aịzaya 65:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ndị na-akpasu m iwe+ n’ihu m mgbe niile, na-achụ àjà n’ubi,+ na-esurekwa ihe nsure ọkụ+ n’elu brik, Jeremaya 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Ma unu egeghị m ntị,’ ka Jehova kwuru, ‘ka unu wee jiri ọrụ aka unu kpasuo m iwe, wee kpatara onwe unu ọdachi.’+
8 N’ihi na Jeruselem asụwo ngọngọ, Juda adawokwa,+ n’ihi na ọnụ ha na omume ha na-emegide Jehova,+ site n’inupụ isi n’ihu Onye dị ebube.+
3 ndị na-akpasu m iwe+ n’ihu m mgbe niile, na-achụ àjà n’ubi,+ na-esurekwa ihe nsure ọkụ+ n’elu brik,
7 “‘Ma unu egeghị m ntị,’ ka Jehova kwuru, ‘ka unu wee jiri ọrụ aka unu kpasuo m iwe, wee kpatara onwe unu ọdachi.’+