Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+

      Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;

      Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+

      M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+

  • 2 Ndị Eze 17:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 ha wee na-esure*+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ, na-agba afa,+ na-achọkwa ihe mgbaàmà ọdịnihu,+ ha wee na-ere+ onwe ha ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, iji kpasuo ya iwe.+

  • Nehemaya 9:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+

  • Jeremaya 7:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 ‘Ọ̀ bụ m ka ha na-emejọ?’ ka Jehova kwuru.+ ‘Ọ́ bụghị onwe ha ka ha na-emejọ wee na-emechu onwe ha ihu?’+

  • Jeremaya 32:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 “‘N’ihi na ụmụ Izrel na ụmụ Juda na-eme naanị ihe jọrọ njọ n’anya m, malite mgbe ha bụ ụmụaka;+ n’ihi na ụmụ Izrel ji ọrụ aka ha na-akpasu m iwe,’+ ka Jehova kwuru.

  • Jeremaya 44:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ma ha egeghị ntị,+ ha atọghịkwa ntị n’ala ka ha wee hapụ ihe ọjọọ ha na-eme, site n’ịhapụ isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya