1 Ndị Eze 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ehab wee sị Ịlaịja: “Onye iro m, ị̀ chọrọwo m bịa?”+ o wee zaa, sị: “Achọrọwo m gị bịa. ‘Ebe ọ bụ na i rewo onwe gị ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+
20 Ehab wee sị Ịlaịja: “Onye iro m, ị̀ chọrọwo m bịa?”+ o wee zaa, sị: “Achọrọwo m gị bịa. ‘Ebe ọ bụ na i rewo onwe gị ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+