1 Ndị Eze 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+ Emọs 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ha kpọrọ onye na-adọ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá asị,+ ha kpọkwara onye na-ekwu ihe zuru okè asị.+ Ndị Galeshia 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ebe ọ dị otú ahụ, àghọwo m onye iro unu+ n’ihi na m na-agwa unu eziokwu?+
17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+