Ilu 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọnyá onye hụrụ mmadụ n’anya mepụrụ ya si n’ezi obi,+ ma nsusu ọnụ nke onye kpọrọ mmadụ asị bụ ihe a ga-arịọsiri arịrịọ ike.+ Aịzaya 63:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ha nupụrụ isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ O wee ghọọrọ ha onye iro.+ O busoro ha agha.+ Ndị Hibru 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+
6 Ọnyá onye hụrụ mmadụ n’anya mepụrụ ya si n’ezi obi,+ ma nsusu ọnụ nke onye kpọrọ mmadụ asị bụ ihe a ga-arịọsiri arịrịọ ike.+
6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+