Diuterọnọmi 32:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha malitere iji chi ala ọzọ+ kpalie ya ikwo ekworo;+Ha nọkwa na-eji ihe arụ dị iche iche na-akpasu ya iwe.+ Ezikiel 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Ị̀ hụla ihe a, nwa nke mmadụ? Ihe arụ niile ụlọ Juda meworo n’ebe a ọ̀ bụụrụ ha ntakịrị ihe, nke na ha na-eme ka ime ihe ike jupụta n’ala a,+ ka ha wee kpasuo m iwe ọzọ? Lee, ha na-adụ m alaka osisi n’imi. 1 Ndị Kọrịnt 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka “ànyị na-akpali Jehova ikwo ekworo”?+ Ànyị ka ya ike?+
16 Ha malitere iji chi ala ọzọ+ kpalie ya ikwo ekworo;+Ha nọkwa na-eji ihe arụ dị iche iche na-akpasu ya iwe.+
17 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Ị̀ hụla ihe a, nwa nke mmadụ? Ihe arụ niile ụlọ Juda meworo n’ebe a ọ̀ bụụrụ ha ntakịrị ihe, nke na ha na-eme ka ime ihe ike jupụta n’ala a,+ ka ha wee kpasuo m iwe ọzọ? Lee, ha na-adụ m alaka osisi n’imi.