Ọpụpụ 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ị gaghị akpọrọ chi ọzọ isiala,+ n’ihi na Jehova, onye aha ya bụ Ekworo, ya onwe ya bụ Chineke ekworo;+ 1 Ndị Eze 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ihi mmehie niile Jeroboam mere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie,+ sitekwa n’ihe mkpasu iwe ya ndị o ji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+
14 N’ihi na ị gaghị akpọrọ chi ọzọ isiala,+ n’ihi na Jehova, onye aha ya bụ Ekworo, ya onwe ya bụ Chineke ekworo;+
30 n’ihi mmehie niile Jeroboam mere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie,+ sitekwa n’ihe mkpasu iwe ya ndị o ji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+