1 Ndị Eze 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 kama ị malitere ime ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ, i wee gaa meere onwe gị chi ọzọ+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ iji kpasuo m iwe,+ ọ bụkwa m ka i wezụgara n’azụ gị;+
9 kama ị malitere ime ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ, i wee gaa meere onwe gị chi ọzọ+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ iji kpasuo m iwe,+ ọ bụkwa m ka i wezụgara n’azụ gị;+