2 Ndị Eze 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha na-akpọ ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ iji chụọ àjà,+ na-agbakwa afa ka ha mata ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ha na-akpachara anya* eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, na-akpasu ya iwe.
17 Ha na-akpọ ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ iji chụọ àjà,+ na-agbakwa afa ka ha mata ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ha na-akpachara anya* eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, na-akpasu ya iwe.