Diuterọnọmi 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E kwesịghị inwe onye ọ bụla n’ime unu nke na-akpọ nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị ọkụ iji chụọ àjà,+ onye ọ bụla nke na-agba afa,+ onye ọ bụla nke na-eme anwansi,*+ onye ọ bụla nke na-agba afa ka ọ mata ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ dibịa anwansi,+ Maịka 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-eme ka unu kwụsị ịgba afa,*A gaghịkwa enwe onye ọ bụla n’ime unu nke na-eme anwansi.*+
10 E kwesịghị inwe onye ọ bụla n’ime unu nke na-akpọ nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị ọkụ iji chụọ àjà,+ onye ọ bụla nke na-agba afa,+ onye ọ bụla nke na-eme anwansi,*+ onye ọ bụla nke na-agba afa ka ọ mata ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ dibịa anwansi,+