Abụ Ọma 78:58 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 58 Ha nọ na-efe arụsị ha n’ebe ndị dị elu wee na-akpasu ya iwe,+ Ha jikwa arụsị ha a pịrị apị na-akpasu ya iwe.+
58 Ha nọ na-efe arụsị ha n’ebe ndị dị elu wee na-akpasu ya iwe,+ Ha jikwa arụsị ha a pịrị apị na-akpasu ya iwe.+