1 Ndị Eze 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee debe otu na Betel,+ debekwa nke ọzọ na Dan.+ 2 Ndị Eze 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ naanị na Jihu ahapụghị mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie,+ ya bụ, ụmụ ehi ọlaedo,+ nke otu n’ime ha dị na Betel, otu adịrị na Dan.+
29 Ọ bụ naanị na Jihu ahapụghị mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie,+ ya bụ, ụmụ ehi ọlaedo,+ nke otu n’ime ha dị na Betel, otu adịrị na Dan.+