1 Ndị Eze 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-agbahapụ Izrel+ n’ihi mmehie niile Jeroboam mehiere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie.”+ 2 Ndị Eze 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie niile nke Jeroboam nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+
24 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie niile nke Jeroboam nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+