1 Ndị Eze 12:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee malite ịrụ ụlọ n’ebe ndị dị elu,+ sikwa ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà, bụ́ ndị na-abụghị ụmụ Livaị.+ 1 Ndị Eze 13:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na okwu ahụ o kwuru n’oké olu, dị ka ihe Jehova kwuru si dị, nke ga-eme ebe ịchụàjà+ ahụ dị na Betel na ụlọ niile dị n’ebe ndị dị elu+ n’obodo ndị dị na Sameria,+ ga-emezu.”+
31 O wee malite ịrụ ụlọ n’ebe ndị dị elu,+ sikwa ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà, bụ́ ndị na-abụghị ụmụ Livaị.+
32 N’ihi na okwu ahụ o kwuru n’oké olu, dị ka ihe Jehova kwuru si dị, nke ga-eme ebe ịchụàjà+ ahụ dị na Betel na ụlọ niile dị n’ebe ndị dị elu+ n’obodo ndị dị na Sameria,+ ga-emezu.”+