Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 3:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+

  • 1 Ndị Eze 13:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Mgbe ihe a mesịrị, Jeroboam ahapụghị ụzọ ọjọọ ya, kama ọ malitere ọzọ isi ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu.+ Onye chọọ, ya enye ya ikike,+ sị: “Ka ọ ghọọ otu n’ime ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu.”

  • 2 Ihe E Mere 11:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 N’ihi na ndị Livaị hapụrụ ala ịta ahịhịa ha+ na ala ha+ wee bịa na Juda na Jeruselem,+ n’ihi na Jeroboam+ na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ+ dị ka ndị nchụàjà Jehova.

  • 2 Ihe E Mere 13:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ọ̀ bụ na unu achụpụbeghị ndị nchụàjà Jehova,+ bụ́ ụmụ Erọn, na ndị Livaị, ọ̀ bụ na unu adịghị emere onwe unu ndị nchụàjà dị ka ndị ala ọzọ?+ Onye ọ bụla nke bịara mee onwe ya onye nchụàjà site n’iweta nwa oké ehi na ebule asaa, ya aghọọ onye nchụàjà nke ihe ndị na-abụghị chi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya