2 Ihe E Mere 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ndị Livaị hapụrụ ala ịta ahịhịa ha+ na ala ha+ wee bịa na Juda na Jeruselem,+ n’ihi na Jeroboam+ na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ+ dị ka ndị nchụàjà Jehova.
14 N’ihi na ndị Livaị hapụrụ ala ịta ahịhịa ha+ na ala ha+ wee bịa na Juda na Jeruselem,+ n’ihi na Jeroboam+ na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ+ dị ka ndị nchụàjà Jehova.