Diuterọnọmi 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+Ndị nna nna unu hà na-amaghị. 2 Ndị Eze 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha agbawokwa chi ha ọkụ, n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume; ha wee bibie ha. Ọrụ Ndịozi 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Unu hụkwara ma nụ otú Pọl a si mee ka ìgwè mmadụ dị ukwuu kweta, meekwa ka ha nwee echiche dị iche, ọ bụghị naanị n’Efesọs+ kama n’ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ ógbè Eshia dum, na-asị na chi ndị e ji aka mee+ abụghị chi.
17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+Ndị nna nna unu hà na-amaghị.
18 Ha agbawokwa chi ha ọkụ, n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume; ha wee bibie ha.
26 Unu hụkwara ma nụ otú Pọl a si mee ka ìgwè mmadụ dị ukwuu kweta, meekwa ka ha nwee echiche dị iche, ọ bụghị naanị n’Efesọs+ kama n’ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ ógbè Eshia dum, na-asị na chi ndị e ji aka mee+ abụghị chi.