1 Ndị Eze 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Jeroboam nwa Nibat+ jere nakwa ná mmehie ya nke o ji mee ka Izrel mehie site n’iji arụsị na-abaghị n’ihe+ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.
26 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Jeroboam nwa Nibat+ jere nakwa ná mmehie ya nke o ji mee ka Izrel mehie site n’iji arụsị na-abaghị n’ihe+ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.