1 Ndị Eze 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ihi mmehie niile nke Beasha na mmehie nke Ila+ nwa ya, bụ́ ndị ha mere, ndị ha jikwa mee ka Izrel mehie site n’iji arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.
13 n’ihi mmehie niile nke Beasha na mmehie nke Ila+ nwa ya, bụ́ ndị ha mere, ndị ha jikwa mee ka Izrel mehie site n’iji arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.