Ọpụpụ 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+ Ndị Ikpe 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+ 2 Ihe E Mere 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee wughachi ebe ndị dị elu+ Hezekaya nna ya kwaturu,+ wukwaara Bel+ ebe ịchụàjà+ ma mee ogwe osisi ndị dị nsọ.+ O wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ isiala,+ na-efekwa ha ofufe.+
13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+
7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+
3 O wee wughachi ebe ndị dị elu+ Hezekaya nna ya kwaturu,+ wukwaara Bel+ ebe ịchụàjà+ ma mee ogwe osisi ndị dị nsọ.+ O wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ isiala,+ na-efekwa ha ofufe.+