Diuterọnọmi 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Akụrụla onwe gị ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi dị nsọ n’akụkụ ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke gị, nke ị ga-ewuru onwe gị.+ 1 Ndị Eze 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha onwe ha kwa wee na-ewuru onwe ha ebe dị elu+ na ogidi nsọ+ na ogwe osisi dị nsọ+ n’elu ugwu ọ bụla dị elu+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Jeremaya 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọbụna ụmụ ha na-echeta ebe ịchụàjà ha na ogwe osisi ha dị nsọ ndị dị n’akụkụ osisi jupụtara n’akwụkwọ ndụ, n’elu ugwu ndị dị elu,+
21 “Akụrụla onwe gị ụdị osisi ọ bụla ka ọ bụrụ ogwe osisi dị nsọ n’akụkụ ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke gị, nke ị ga-ewuru onwe gị.+
23 Ha onwe ha kwa wee na-ewuru onwe ha ebe dị elu+ na ogidi nsọ+ na ogwe osisi dị nsọ+ n’elu ugwu ọ bụla dị elu+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
2 Ọbụna ụmụ ha na-echeta ebe ịchụàjà ha na ogwe osisi ha dị nsọ ndị dị n’akụkụ osisi jupụtara n’akwụkwọ ndụ, n’elu ugwu ndị dị elu,+