Ndị Ikpe 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụmụ Izrel wee malite ime ihe dị njọ n’anya Jehova,+ na-efekwa Bel.+ 2 Ihe E Mere 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kama o jere ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere.+ O mere ọbụna ihe oyiyi dị iche iche a wụrụ awụ+ nke Bel.+
2 Kama o jere ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere.+ O mere ọbụna ihe oyiyi dị iche iche a wụrụ awụ+ nke Bel.+